Featured Introduce Yourself

Discussion in 'General Forum' started by Onye, Aug 9, 2016.

  1. Onye

    Onye Admin Staff Member

    All new members who want to can introduce themselves here to other members.
     
  2. Arinzechukwu

    Arinzechukwu New Member

    Igbo mma mma nu!.
    Abum Arinzechukwu. Nwafor Awkunanaw, Enugwu.

    Onwere ihe ozo ichoro imara, biko egbula oge, juo m.

    Ndewo nu!
     
    IKEAGUMUO, Izu and Onye like this.
  3. Izu

    Izu Admin Staff Member

  4. Ugwu Evergreen

    Ugwu Evergreen New Member

    Aham bu Chibuisi, abum onye Afikpo nke di na Steti Ebonyi.
     
    IKEAGUMUO and Izu like this.
  5. Onye

    Onye Admin Staff Member

  6. Onye

    Onye Admin Staff Member

    I hope you continue to come back!
     
  7. Izu

    Izu Admin Staff Member

    Nnoo Chibuisi, I dikwa ike!
    Hope my Afikpo is good?
     
  8. Chika

    Chika New Member

    Igbo mmamma nu o....Abum onye ubakala na-ala umuahia. Ole ndi no nganu e?
     
    Last edited: Nov 27, 2016
    IKEAGUMUO likes this.
  9. Izu

    Izu Admin Staff Member

    Nnoo nwannem nwoke.
     
  10. OnowuNdiigbo

    OnowuNdiigbo New Member

    Ndewonu Ndi igbo ibem aham bu Onyedikachi Eze abum nwaafö Enugu Ezike nke di na Nsukka Enugu state. Ihe gbasara asùsú igbo n' amasi m nke ukwuu
     
    IKEAGUMUO likes this.
  11. Izu

    Izu Admin Staff Member

    Nnoo nwannem.
     
  12. Onye

    Onye Admin Staff Member

    Ndewo.
     
  13. IKEAGUMUO

    IKEAGUMUO New Member

    Abu m obiora onye enugu
     
  14. Onye

    Onye Admin Staff Member

    Nnoo Obiora.
     
  15. IKEAGUMUO

    IKEAGUMUO New Member


    NWANNE NDEWO

    BIKO AMA m NA O GI BU ONYE ISI EBEA BIKO ANYI NILE GA AGBA MBUO KA EBEA BURU OPURU ICHE
     
    Onye likes this.
  16. Onye

    Onye Admin Staff Member

    O di nma, mana o bughi muwa bu onye isi na ebe a, o bu dede anyi @Izu kere forum nke a. I meela.

    Ndewo.
     
  17. Onye

    Onye Admin Staff Member

  18. Ugo Ji Udo

    Ugo Ji Udo New Member

    A ham bu Uchenna Ejiogu -onye Umundugba no na Ala Imo. Ji de nu nke unu ji
     
    Onye likes this.
  19. Onye

    Onye Admin Staff Member

  20. Ugo Ji Udo

    Ugo Ji Udo New Member

    Imeela. This is a great forum. I am in. Let us ponder f0r the good of our homeland. We are a great people. Igbo ga di!
     
    Onye likes this.

Share This Page